Please, help us to translate this pages completely in Igbo. Write us with this form.

Ekbere

Bild "kiswahili:Uetikon_rosenkranz.jpg"Ekɛnɛ Maria,
jupete na gracia,
Osebuluwa nɔnyɛlu ngi.
Idid Ngɔzi na ɛtiti umu uwanyi ninɛ.
Ɔdi azi ngɔzi bu nwa afɔ gi bu Jesu.

Maria di asɔ,
nnɛ nkɛ Chukwu,
yɔ-ba-lu anyi bu ndi njɔ,
ayi yɔ, kita, na ekpo nine.  
Amen.

The Mysteries of the Holy Rosary

Ihe omimi nke anuri / The Joyful Mysteries

Nke mbu: Mmuo oma abia kwute Virgin Maria
Nke abuo: Virgin Maria ejee leta Elizabeth
Nke ato: Amuo Jesu na Bethlehem
Nke ano: Ekute Jesu na ulo Uka
Nke ise: Ahu Jesu na temple

Omimi nke ife / The Luminous Mysteries

Nke mbu: Emee Jesu mmiri Chukwu
Nke abuo: Jesu emee mri owuo mmanyi
Nke ato: Jesu ekwu saw a ozi oma
Nke ano: Jesu emu gha na elu ugwu
Nke ise: Jesu edo Eucharistia di ngozi

Ihie omimi nke ahuhu / The  Sorrowful Mysteries

Nke mbu: Ahuhu Jesu tara na ogige Gethsamane
Nke abuo: Etie Jesu ihie na ogidi okwute
Nke ato: Ekpuwe Jesu okpu ogwu
Nke ano: Ibu obe Jesu buru
Nke ise: Akpogbuo Jesu na obe

Ihe omimi nke otito / The Glorious Mysteries

Nke mbu: Jesu ebilite na onwu
Nke abuo: Jesu arigoro na eligwe
Nke ato: Mmuo Nso abia kwasi ndi apostle
Nke ano: Ebugo ahu Virgin Maria na eluigwe
Nke ise: Echie Virgin Maria ezenwanyi nke eluigwe

Other Prayers

The Sign Of The Cross / Signum Crucis

+ Na-Aha-Na, Na-Nwa, Na-Muo-Nso. Amen.

Ekwem Na Chukwu / Credo

Nna onye puru ime ihie nile.
Onye kere eligwe na ala.
Ya na Jesu Christi out nwa ezie ya.
Onye aturu ime ya site na ike nke muo nso.
Amuo ya na Virgin Maria.
Otaa ahuhu na oge nke Pontuis Pilate.
Akpogbuo ya na obe, onwuo, elie ya.
Osida  na mmuo na mboci nke ato osi na ndi nwuru anwu bilite.
Origoro na elu igwe, were noro na aka nri Nna.
Onye puru ime ihie nile out ahu ka oga eji bia were kpee ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe.
Ekwem na Mmuo Nso, na Nzuko ke Katouk, na na  ndu ebigh ebi.
Amen.

Nna Anyi /  Our Father / Pater Noster

Nna Anyi
no ne elu igwe, otito diri Aha Gi.
Ka ochichi Gi bia.
Ka emee uche gin a uwa.
Etu esi eme ya na elu igwe.
Nye anyi nri taa.
Nri nke ubochi anyi.
Gbaghara anyi mmehie anyi etu anyi si gbaghara ndi mehere anyi.
Etinye kwala anyi na ihe onwunwo ma zoputa anyi na ajo ihe.
Amen.

Otito Diri Nna /  Glory Be To The Father

Otito diri Nna, na Nwa, na Muo Nso.
Out odi na izizi, na kita, na mgbr nine na uwa ebebe.
Amen.

O Jesu / O My Jesus

O Jesu gbahara anyi njo anyi.
Zoputa anyi na oku mmuo.
Duba mkpuru obi nile na eluigwe kachakwa ndi choro obi ebere Gi.

Igbo Rosary Prayers

http://www.youtube.com/watch?v=2DtRTVN9h8w